Ezikiel 39:18 IGBOB

18 Anu-aru ndi-dike ka unu gēri, ọ bu kwa ọbara ndi-isi nke uwa ka unu gāṅu, nke ebulu, na nke umu-aturu, na nke ewu, na nke oké-ehi, anu gbara abuba nke Beshan ka ha nile bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 39

Echiche Ezikiel 39:18 na onodu