Ezikiel 39:8 IGBOB

8 Le, ọ nābia, ọ gēme kwa, (ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta); nka bu ubọchi ahu nke M'kwuworo okwu bayere ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 39

Echiche Ezikiel 39:8 na onodu