Ezikiel 4:14 IGBOB

14 M'we si, Ewó, Onye-nwe-ayi Jehova! le, emerughi nkpuru-obim: erighkwam ihe nwuru n'onwe-ya, ma-ọbu ihe anu dọb͕uru, site na mb͕e m'di na nwata we rue ub͕u a; ọ dighi kwa anu nke bu ihe-árú bàworo n'ọnum.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 4

Echiche Ezikiel 4:14 na onodu