Ezikiel 4:3 IGBOB

3 Gi onwe-gi were kwa n'onwe-gi ite ígwè ighe ihe, tiye ya ka ọ buru mb͕idi ígwè n'etiti gi na obodo ahu: che ya iru, ewe nānọchigide ya n'agha, i gānọchigide kwa ya n'agha. Ihe-iriba-ama ka ọ gāburu ulo Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 4

Echiche Ezikiel 4:3 na onodu