Ezikiel 40:1 IGBOB

1 N'arọ nke-orú-na-ise nke emere ka ayi je biri n'ala ọzọ, n'isi-nmalite arọ ahu, n'ubọchi nke-isi nke ọnwa, n'arọ nke-iri-na-anọ site na mb͕e etikpọsiri obodo-ayi, n'otù ubọchi ahu, aka Jehova dim n'aru, O we me ka m'bia n'ebe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 40

Echiche Ezikiel 40:1 na onodu