25 Window di-kwa-ra ya, di-kwa-ra ulo-nbata-ya nile buruburu n'akuku nile, dika window ndia: ọgu cubit abua na iri ka ogologo-ya di, obosara-ya di kwa orú cubit na ise.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 40
Echiche Ezikiel 40:25 na onodu