Ezikiel 40:3 IGBOB

3 O we me ka m'bia n'ebe ahu, ma le, otù nwoke, ma ele ya anya ọ di ka ọla si di n'ile ya anya, eriri flax di kwa n'aka-ya, ya na amì eji atù ihe; onye ahu nēguzo kwa n'ọnu-uzọ-ama.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 40

Echiche Ezikiel 40:3 na onodu