Ezikiel 40:34 IGBOB

34 Ulo-nbata-ya nile che-kwa-ra iru n'ogige di n'èzí; nkwu di kwa n'akuku-ọnu-uzọ-ya abua, n'otù akuku na n'akuku ọzọ: ọ bu kwa nzọ-ukwu asatọ iji arigo ka ihe-nrigo-ya nwere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 40

Echiche Ezikiel 40:34 na onodu