Ezikiel 41:19 IGBOB

19 iru madu we che iru na nkwu ahu di n'otù akuku, iru nwa-ọdum che-kwa-ra iru na nkwu ahu nke di n'akuku nke-ọzọ: otú a ka emere ya n'ulo ahu nile buruburu n'akuku nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 41

Echiche Ezikiel 41:19 na onodu