Ezikiel 41:24 IGBOB

24 Ọ bu kwa ibo-ọnu-uzọ abua ka ọnu-uzọ ndia nwere n'otù n'otù, bú ibo-ọnu-uzọ abua nke nāga buruburu; ibo-ọnu-uzọ abua diri otù ọnu-uzọ, ibo-ọnu-uzọ abua di-kwa-ra ọnu-uzọ nke-ọzọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 41

Echiche Ezikiel 41:24 na onodu