Ezikiel 42:1 IGBOB

1 O we me ka m'puta ba n'ogige ahu di n'èzí, n'uzọ ahu nke di n'uzọ Ugwu: o we me ha m'ba n'ime-ulo ahu nke di na ncherita-iru ebe ahu ekewapuru ekewapu, nke di kwa na ncherita-iru ulo ahu anēwu ewu n'akuku Ugwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 42

Echiche Ezikiel 42:1 na onodu