Ezikiel 42:12 IGBOB

12 Ma dika ọnu-uzọ nile nke ime-ulo nile si di nke di n'uzọ Ndida, otú a ka otù ọnu-uzọ si di nke di n'isi uzọ, bú uzọ nke di n'iru mb͕idi n'uzọ Iru-anyanwu, ebe anābà nime ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 42

Echiche Ezikiel 42:12 na onodu