Ezikiel 43:15 IGBOB

15 Ebe-ichu-àjà onwe-ya di kwa cubit anọ; site n'ebe-ichu-àjà we rigo ka mpi anọ di kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 43

Echiche Ezikiel 43:15 na onodu