Ezikiel 43:18 IGBOB

18 O we sim, Nwa nke madu, otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Ndia bu ukpuru nke ebe-ichu-àjà nkem n'ubọchi ha gēme ya, isure àjà-nsure-ọku n'elu ya, na iwusa ọbara n'elu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 43

Echiche Ezikiel 43:18 na onodu