Ezikiel 43:26 IGBOB

26 Ubọchi asa ka ha gēkpuchi nmehie nke ebe-ichu-àjà, me ka ọ di ọcha; ha ewe mejue ya aka.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 43

Echiche Ezikiel 43:26 na onodu