Ezikiel 43:3 IGBOB

3 Ọ di kwa ka ọhù nke m'huru si di n'ile ya anya, dika ọhù m'huru mb͕e m'biara ibibi obodo ahu; ọhù nile di kwa ka ọhù ahu nke m'huru n'akuku osimiri Keba: m'we da kpuchie irum n'ala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 43

Echiche Ezikiel 43:3 na onodu