Ezikiel 45:6 IGBOB

6 Ihe-onwunwe nke obodo a ka unu gēnye kwa, nnù ami iri-na-abua na ọgu iri ka obosara-ya gādi, ogologo-ya gādi kwa orú nnù ami uzọ atọ na nnù abua na ọgu iri, n'akuku àjà-nbuli ahu, bú òkè nsọ: ulo Israel nile gēnwe ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 45

Echiche Ezikiel 45:6 na onodu