Ezikiel 46:21 IGBOB

21 O we me ka m'puta ba n'ogige di n'èzí, o we me ka m'gabiga na nkuku anọ nke ogige ahu; ma, le, otù ogige di na nkuku ọ bula nke ogige ahu n'otù n'otù.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 46

Echiche Ezikiel 46:21 na onodu