Ezikiel 46:23 IGBOB

23 Ọzọ, otù ariri ulo di buruburu nime ha, buruburu ha anọ, bú ulo ewuru nwere ebe-isi-ite n'okpuru ariri nile buruburu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 46

Echiche Ezikiel 46:23 na onodu