Ezikiel 47:14 IGBOB

14 Unu gēketa kwa ya, otù onye dika nwa-nne-ya; n'ihi na ewelirim akam inye ya nna-unu-hà: ala nka gādaye n'aka-unu n'ihe-nketa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 47

Echiche Ezikiel 47:14 na onodu