23 Ọ gēru kwa na, n'ebe ahu nke ọbìa nọ dika ọbìa nime ya, n'ebe ahu ka unu gēnye ya ihe-nketa-ya; ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 47
Echiche Ezikiel 47:23 na onodu