Ezikiel 48:14 IGBOB

14 Ha agaghi-erepu ihe ọ bula nime ya, ha agaghi-ab͕anwe kwa ya, agaghi-eme kwa ka nkpuru mbu ala ahu gabiga n'ebe ọzọ: n'ihi na ihe nsọ ka ọ buru Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 48

Echiche Ezikiel 48:14 na onodu