13 Ewe mezue iwem, M'gēme kwa ka ọnumam zuru ike n'aru ha, ewe kasiem obi: ha gāmara kwa na Mu onwem, bú Jehova, ekwuwo okwu n'ekworom, mb͕e M'gēmezuwori ọnumam n'aru ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 5
Echiche Ezikiel 5:13 na onodu