Ezikiel 5:7 IGBOB

7 N'ihi nka ka Onye-nwe-ayi, bú Jehova, ji si otú a: N'ihi na unu nātu ùzù kari mba nile nke di unu buruburu, unu we ghara ijeghari n'ukpurum nile, ghara kwa ime ihe nile M'kpere n'ikpe, ọ bughi kwa dika ikpé nile nke mba nile nke di unu buruburu si di ka unu meworo;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 5

Echiche Ezikiel 5:7 na onodu