Ezikiel 7:13 IGBOB

13 N'ihi na onye nēre ere agaghi-alaghachikute ihe erere, ọ bu ezie na ndu-ha nādi kwa n'etiti ndi di ndu: n'ihi na ọhù ahu diri ìgwè madu-ya nile, ọ gaghi-alaghachi; ọ dighi kwa onye ọ bula gēji ajọ omume nke ndu-ya me onwe-ya ka ọ di ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 7

Echiche Ezikiel 7:13 na onodu