Ezikiel 7:15 IGBOB

15 Mma-agha di n'èzí, ajọ ọria nke nēfe efe na oké unwu di kwa n'ulo: onye nọ n'ọhia gānwu na mma-agha; ọzọ, onye nọ n'obodo, oké unwu na ajọ ọria nēfe efe gērichapu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 7

Echiche Ezikiel 7:15 na onodu