Ezikiel 7:20 IGBOB

20 Ma ima-nma nke ihe-ichọ-nma-ya, na nbili-elu ka o doro ya: ma onyinyo di iche iche nke ihe-árú nile ha na nke ihe nile ha nke jọb͕uru onwe-ha ka ha mere nime ya: n'ihi nka ka M'meworo ya ka ọ ghọrọ ha ihe-isọ-nsọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 7

Echiche Ezikiel 7:20 na onodu