Ezikiel 7:8 IGBOB

8 Ub͕u a na nwa mb͕e ntà ka M'gāwukwasi gi ọnumam, mezu kwa iwem imegide gi, kpe gi ikpe dika uzọ-gi nile si di; M'gētiyekwasi kwa gi ihe-árú-gi nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 7

Echiche Ezikiel 7:8 na onodu