Ezikiel 8:5 IGBOB

5 O we sim, Nwa nke madu, biko, welie anya-gi le n'uzọ Ugwu. M'we welie anyam abua le n'uzọ Ugwu, ma, le, n'akuku Ugwu nke ọnu-uzọ-ama nke ebe-ichu-àjà ka ihe-oyiyi a nke ekworo di nime nbata.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 8

Echiche Ezikiel 8:5 na onodu