Ezikiel 9:3 IGBOB

3 Ma ebube nke Chineke nke Israel siri n'elu cherub ahu nke ọ di n'elu ya rigorue nbata-uzọ nke ulo ahu: O we kpọ nwoke ahu nke yiri uwe ọcha, nke nwere mpi ink nke ode-akwukwọ n'úkwù-ya, òkù.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 9

Echiche Ezikiel 9:3 na onodu