Ezikiel 9:6 IGBOB

6 b͕usisianu okenye na okorọbia na nwa-ab͕ọghọ nāmaghi nwoke na umu-ntakiri na ndinyom: ma unu abiarula nso onye ọ bula nke akàrà ahu di ya n'iru; ma n'ebe nsọm ka unu gēsi malite. Ha we malite n'etiti ndi-okenye ndi nọ n'iru ulo ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 9

Echiche Ezikiel 9:6 na onodu