Ezikiel 9:8 IGBOB

8 O rue, mb͕e ha nētib͕u, ma nání mu onwem fọduru, na adaram kpue irum n'ala, tie nkpu, si, Ewó, Onye-nwe-ayi Jehova! Ọ̀ bu onye-nbibi nke Israel nile ndi fọduru ka I gābu mb͕e I nāwukwasi Jerusalem ọnuma-Gi?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ezikiel 9

Echiche Ezikiel 9:8 na onodu