Nehemaia 1:2 IGBOB

2 Hanani, bú otù nime umu-nnem, we bia, ya onwe-ya na ndikom ufọdu ndi sitere na Juda; m'we jua ha ajuju bayere ndi-Ju, bú ndi-nb͕apu, nke fọduru site na ndọta-n'agha, na ajuju bayere Jerusalem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 1

Echiche Nehemaia 1:2 na onodu