Nehemaia 1:3 IGBOB

3 Ha we sim, Ndi fọduru, bú ndi fọduru site na ndọta-n'agha n'ebe ahu n'ala ahu anāchi achi nọ n'ọnọdu ọjọ na n'ita-uta: etipúsi-kwa-ra mb͕idi Jerusalem, sure kwa ọnu-uzọ-ama-ya nile ọku.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 1

Echiche Nehemaia 1:3 na onodu