Nehemaia 13:17 IGBOB

17 Mu na ndi amara aha-ha nime Juda we se okwu, m'we si ha, Gini bu ihe ọjọ a nke unu onwe-unu nēme, nēme kwa ubọchi-izu-ike ka ọ ghara idi nsọ?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 13

Echiche Nehemaia 13:17 na onodu