Nehemaia 13:18 IGBOB

18 Ọ̀ bughi otú a ka nna-unu-hà mere, Chineke-ayi we me ka ihe ọjọ a nile biakwasi ayi, biakwasi kwa obodo a? ma unu onwe-unu nātukwasi ihe n'ihe di ọku di n'aru Israel, n'ime ubọchi-izu-ike ka ọ ghara idi nsọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 13

Echiche Nehemaia 13:18 na onodu