Nehemaia 3:29 IGBOB

29 N'iso ha ka Zedok nwa Imea mere ka mb͕idi di ike na ncherita-iru ulo-ya. N'iso ya ka Shemaia nwa Shekania, bú onye nēche ọnu-uzọ-ama ọwuwa-anyanwu, mere ka mb͕idi di ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 3

Echiche Nehemaia 3:29 na onodu