Nehemaia 3:30 IGBOB

30 N'iso ya ka Hananaia nwa Shelemaia, na Hanum, bú nwa nke-isi nke Zalaf, mere ka iberibe ọzọ atùru atù di ike. N'iso ya ka Meshulam nwa Berekaia mere ka mb͕idi di ike na ncherita-iru ime-ulo-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 3

Echiche Nehemaia 3:30 na onodu