Nehemaia 3:3 IGBOB

3 Ọnu-uzọ-ama azù ka umu Hasenaa luru; ndi ahu jikọtara ya n'otù, guzo ibo-ọnu-uzọ-ya, na ihe-nkpachi-ya nile, na nkpọrọ-ya nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 3

Echiche Nehemaia 3:3 na onodu