10 Juda we si, Ike nke ndi-ibu ebilatawo, ma nkpọnkpọ-ihe riri nne; ayi onwe-ayi apughi kwa ilu mb͕idi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 4
Echiche Nehemaia 4:10 na onodu