Nehemaia 4:11 IGBOB

11 Ndi nākpab͕u ayi we si, Ha agaghi-ama, ha agaghi-ahu kwa, rue mb͕e ayi batara n'etiti ha, b͕ue ha, me ka ije-ozi ahu kwusi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 4

Echiche Nehemaia 4:11 na onodu