Nehemaia 8:16 IGBOB

16 Ndi ahu we je, chita ha, mere onwe-ha ulo-ntu, nwoke ọ bula n'elu-ulo-ya, na n'ogige nile ha, na n'ogige nile nke ulo Chineke, na n'amá nke ọnu-uzọ-ama miri, na n'amá nke ọnu-uzọ-ama Efraim.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 8

Echiche Nehemaia 8:16 na onodu