Nehemaia 8:17 IGBOB

17 Nkpọkọta ahu nile nke ndi nālata site na ndọta-n'agha ahu mere ulo-ntu, we nọdu n'ulo-ntu-ha: n'ihi na umu Israel emeghi otú a site n'ubọchi Jeshua nwa Nun rue ubọchi ahu. Oké ọṅù di uku we di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 8

Echiche Nehemaia 8:17 na onodu