Nehemaia 9:20 IGBOB

20 I nye-kwa-ra ezi Mọ nke Gi ime ka ha nwe uche, I b͕ochighi kwa manna-Gi n'ọnu-ha, I nye-kwa-ra ha miri bayere akpiri-ikpọ-nku-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 9

Echiche Nehemaia 9:20 na onodu