Nehemaia 9:21 IGBOB

21 Ọ bu kwa ọgu arọ abua ka I zùru ha n'ọzara, ọ dighi kwa ihe kọrọ ha; uwe-ha akaghi nká, ukwu-ha azaghi kwa aza.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 9

Echiche Nehemaia 9:21 na onodu