Nehemaia 9:34 IGBOB

34 ndi-eze-ayi, na ndi-isi-ayi, na ndi-nchu-àjà-ayi, na nna-ayi-hà, ha emeghi kwa iwu-Gi, ha aṅaghi kwa nti n'ihe nile I nyere n'iwu na n'àmà-Gi nile, nke I b͕ara megide ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 9

Echiche Nehemaia 9:34 na onodu