Nehemaia 9:35 IGBOB

35 Ha onwe-ha efèghi kwa Gi n'ala-eze-ha, na n'ezi ihe-Gi bara uba nke I nyere ha, na n'ala ahu sara mbara nke nwe-kwa-ra ume, nke I tiyere n'iru ha, ha esighi kwa n'omume ọjọ nile ha chigharia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 9

Echiche Nehemaia 9:35 na onodu