Nehemaia 9:38 IGBOB

38 Ma n'ihi ihe a nile ka ayi onwe-ayi nēme ọb͕ub͕a-ndu kwesiri ntukwasi-obi, ayi nēde kwa ya n'akwukwọ; ndi-isi-ayi na ndi Livai ayi na ndi-nchu-àjà-ayi bu kwa ndi-isi n'ikà ihe ahu akara akàrà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nehemaia 9

Echiche Nehemaia 9:38 na onodu