Ọpupu 1:10 IGBOB

10 ngwa, ka ayi gosi onwe-ayi na ndi mara ihe n'ebe ha nọ; ka ha we ghara iba uba, o we rue, mb͕e agha gāda n'ala-ayi, na ha gētiyekọta onwe-ha n'aru ndi nākpọ ayi asì, ha we buo agha megide ayi, si n'ala nka rigopua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 1

Echiche Ọpupu 1:10 na onodu