Ọpupu 1:19 IGBOB

19 Ndinyom nēle ime we si Fero, N'ihi na ndinyom Hibru adighi ka ndinyom Ijipt; n'ihi na ndi nwere ndu ka ha bu, ha nāmu kwa nwa tutu ndinyom nke nēle ime abiakute ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọpupu 1

Echiche Ọpupu 1:19 na onodu